200 likes | 285 Views
NMỤTA NA-ASỌ ỤSỌ. Mgbịrịgba akụọla. Oge nmụta edemede na asụsu Igbo eruola. Ị dịla njikere?. Abụ Nmụta Akwụkwo. Akw ụ kwọ na-asọ ụ sọ, ma ọ na-ara ah ụ na nm ụ ta. Onye were nkasi obi, ọ ga-am ụ ta akw ụ kwo, ma ọ b ụ r ụ na nne gị na nna gị nwe ego, ma ọ b ụ r ụ na nne gị na gị nwe ego.
E N D
NMỤTA NA-ASỌ ỤSỌ Chukwuemeka S. Iwuji
Mgbịrịgba akụọla. Oge nmụta edemede na asụsu Igbo eruola.Ị dịla njikere? Chukwuemeka S. Iwuji
Abụ Nmụta Akwụkwo Akwụkwọ na-asọ ụsọ, ma ọ na-ara ahụ na nmụta. Onye were nkasi obi, ọ ga-amụta akwụkwo, ma ọ bụrụ na nne gị na nna gị nwe ego, ma ọ bụrụ na nne gị na gị nwe ego. Chukwuemeka S. Iwuji
Ezigbo Aha Mmadụ Agbọmma Jideogu Sọpụrụchukwu Chukwuemeka Kachieobi Tochukwu Duru Lekwuwa Uchebụakpa Ekwutọsị Madumere Vụpụasụ Fụpụnjọ Ngozi Wụsaokwu Gazie Obinwanne Yadịrịchukwu Hapụrụchukwu Puobimadụ Zereụwa Iwuji Rieakụmụ Chukwuemeka S. Iwuji
Ezigbo Aha Obodo Amandụgba Ikwere Richardson Bịafara Jọs Sapele Calabar Kadụna Togo Dallas Lagos Ụmụahịa Enugwu Mbaise Varandapo Fenga Nkwere Washington Ghana Ọnịcha Yakuma Haiti Pọrt Harcọurt Zafawa Chukwuemeka S. Iwuji
Aha Ahịa Igbo Afọr Eke Nkwọ Orie Chukwuemeka S. Iwuji
Aha Ubọchị Igbo Afọr Eke Nkwọ Orie Chukwuemeka S. Iwuji
Aha Nkịtị Aha Efe Iko Ntị Olu Aka Efere Ihu Nkata Ọnụ Afọ Ego Imi Nkụ Ọka Anya Ewu Ike Nwa Ọkụkọ Agbọghọ Ekwe Ire Nwanyị Okwu Anyanwụ Egwu Igwenga Nwoke Ọnwa Agha Egbe Ibu Nwata Ọha Akwụkwọ Eze Isi Nkwa Ọgbọ Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Isi Ntị Olu Ntutu Anya Imi Ihu Ọnụ Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Ọnụ Eze Ire Abụbọ-anya Nti Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Mgberegbe-ọnụ Ara Nku-anya Afọ Akpụ-otube Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Agbọghọ Nwanyị Nwa nwoke Ike Ukwu Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Ubu Azụ Nkpịsị-aka Aka Ọbụ-aka Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Ụkwụ Iko Egwuri-egwu Iko Mkpisi-ụkwụ Iko Mmiri Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Dụrụ Ngajị Ụlọ Nri Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Anwụnta Mmiri Ijiji Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Egbe Icheoku Nnụnụ Udele Nkịta Atụrụ Ewu Ehi Chukwuemeka S. Iwuji
Ihe Osise na Aha Ha Nnekwu Oke-ọkpa Oke Agwọ Eyi Ọdụm Agụ Ịzaga Agụ-iyi Eyinnụnụ Chukwuemeka S. Iwuji